2 Ihe E Mere 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ma Chineke ọ̀ ga-eso ụmụ mmadụ biri n’elu ala n’ezie?+ Lee! Eluigwe, ee, eluigwe nke eluigwe apụghị ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ a m wuru!+
18 “Ma Chineke ọ̀ ga-eso ụmụ mmadụ biri n’elu ala n’ezie?+ Lee! Eluigwe, ee, eluigwe nke eluigwe apụghị ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ a m wuru!+