2 Ihe E Mere 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 mgbe ahụ, gị onwe gị, nọrọ n’eluigwe nụrụ, gbagharakwa mmehie ndị ohu gị, ya bụ, mmehie nke ndị gị bụ́ Izrel, n’ihi na ị na-ezi+ ha ụzọ dị mma+ nke ha kwesịrị ije ije na ya; mee ka mmiri zoo+ n’ala gị nke i nyere ndị gị ka ọ bụrụ ihe nketa ha.+
27 mgbe ahụ, gị onwe gị, nọrọ n’eluigwe nụrụ, gbagharakwa mmehie ndị ohu gị, ya bụ, mmehie nke ndị gị bụ́ Izrel, n’ihi na ị na-ezi+ ha ụzọ dị mma+ nke ha kwesịrị ije ije na ya; mee ka mmiri zoo+ n’ala gị nke i nyere ndị gị ka ọ bụrụ ihe nketa ha.+