2 Ihe E Mere 31:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’agụnyeghị ụmụ nwoke ndị e debara aha ha n’akwụkwọ usoro ọmụmụ,+ malite ná ndị gbara afọ atọ gbagowe,+ bụ́ ndị niile na-abịa n’ụlọ Jehova kwa ụbọchị, maka ịrụ ọrụ dịịrị ha dị ka ìgwè ha dị iche iche si dị.
16 n’agụnyeghị ụmụ nwoke ndị e debara aha ha n’akwụkwọ usoro ọmụmụ,+ malite ná ndị gbara afọ atọ gbagowe,+ bụ́ ndị niile na-abịa n’ụlọ Jehova kwa ụbọchị, maka ịrụ ọrụ dịịrị ha dị ka ìgwè ha dị iche iche si dị.