Ezra 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 N’afọ mbụ nke ọchịchị Saịrọs+ eze Peshia, ka ihe Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya+ wee mezuo, Jehova kpaliri+ mmụọ Saịrọs eze Peshia, o wee mee ka a kpọsaa+ n’ebe dum ọ na-achị, deekwa ya n’akwụkwọ,+ sị: Ezra Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:1 Ụlọ Nche,12/15/2008, p. 22
1 N’afọ mbụ nke ọchịchị Saịrọs+ eze Peshia, ka ihe Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya+ wee mezuo, Jehova kpaliri+ mmụọ Saịrọs eze Peshia, o wee mee ka a kpọsaa+ n’ebe dum ọ na-achị, deekwa ya n’akwụkwọ,+ sị: