Ezra 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ndị niile gbara ha gburugburu ji arịa ọlaọcha, tinyere ọlaedo, na ngwongwo ndị ọzọ, na anụ ụlọ na ihe ndị dị oké ọnụ ahịa kwado+ ha, ma e wezụga ihe niile e nyere n’afọ ofufo.+
6 Ma ndị niile gbara ha gburugburu ji arịa ọlaọcha, tinyere ọlaedo, na ngwongwo ndị ọzọ, na anụ ụlọ na ihe ndị dị oké ọnụ ahịa kwado+ ha, ma e wezụga ihe niile e nyere n’afọ ofufo.+