Ezra 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jeshụa+ nwa Jehọzadak na ụmụnne ya bụ́ ndị nchụàjà nakwa Zerọbabel+ nwa Shieltiel+ na ụmụnne ya wee bilie wuo ebe ịchụàjà nke Chineke Izrel, iji chụọ àjà nsure ọkụ n’elu ya, dị ka ihe e dere+ n’iwu Mozis bụ́ onye nke ezi Chineke si dị.
2 Jeshụa+ nwa Jehọzadak na ụmụnne ya bụ́ ndị nchụàjà nakwa Zerọbabel+ nwa Shieltiel+ na ụmụnne ya wee bilie wuo ebe ịchụàjà nke Chineke Izrel, iji chụọ àjà nsure ọkụ n’elu ya, dị ka ihe e dere+ n’iwu Mozis bụ́ onye nke ezi Chineke si dị.