Nehemaya 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee bilie n’ebe ha nọ+ ma jiri awa atọ n’ụbọchị*+ ahụ gụpụta akwụkwọ iwu+ Jehova bụ́ Chineke ha n’olu dara ụda; jirikwa awa atọ n’ụbọchị ahụ kwupụta mmehie ha+ ma kpọọrọ Jehova bụ́ Chineke ha isiala.+ Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:3 Ụlọ Nche,10/15/2013, p. 22
3 Ha wee bilie n’ebe ha nọ+ ma jiri awa atọ n’ụbọchị*+ ahụ gụpụta akwụkwọ iwu+ Jehova bụ́ Chineke ha n’olu dara ụda; jirikwa awa atọ n’ụbọchị ahụ kwupụta mmehie ha+ ma kpọọrọ Jehova bụ́ Chineke ha isiala.+