5 Ndị Livaị bụ́ Jeshụa na Kadmiel, Benaị, Hashabnaya, Sherebaya, Hodaya, Shebanaya na Petahaya wee gaa n’ihu ịsị: “Bilienụ gọzie+ Jehova bụ́ Chineke unu site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi.+ Ka ha gọziekwa aha gị dị ebube,+ bụ́ nke e buliri elu karịa ngọzi na otuto niile.