6 “Naanị gị bụ Jehova;+ ọ bụ gị kere eluigwe,+ ọbụna eluigwe nke eluigwe, na ìgwè ndị mmụọ ozi niile nọ n’ime ya,+ ụwa+ na ihe niile dị n’elu ya,+ oké osimiri+ na ihe niile dị n’ime ya;+ ị na-echebekwa ha niile ndụ; ìgwè ndị mmụọ ozi+ nke eluigwe na-akpọkwara gị isiala.