Nehemaya 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 I wee mee ihe ịrịba ama ma rụọ ọrụ ebube megide Fero na ndị niile na-ejere ya ozi nakwa ndị ala ya niile,+ n’ihi na ị maara na ha mesoro ha omume mpako;+ i wee meere onwe gị aha+ dị ka ọ dị taa.
10 I wee mee ihe ịrịba ama ma rụọ ọrụ ebube megide Fero na ndị niile na-ejere ya ozi nakwa ndị ala ya niile,+ n’ihi na ị maara na ha mesoro ha omume mpako;+ i wee meere onwe gị aha+ dị ka ọ dị taa.