Nehemaya 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 I nyekwara ha achịcha nke si n’eluigwe n’ihi agụụ nke na-agụ ha,+ i mekwara ka mmiri si na nkume dị elu gbapụtara ha n’ihi akpịrị nke na-akpọ ha nkụ,+ i wee gwa ha ka ha banye+ ma nweta ala ahụ i weliri aka gị ṅụọ iyi na ị ga-enye ha.+
15 I nyekwara ha achịcha nke si n’eluigwe n’ihi agụụ nke na-agụ ha,+ i mekwara ka mmiri si na nkume dị elu gbapụtara ha n’ihi akpịrị nke na-akpọ ha nkụ,+ i wee gwa ha ka ha banye+ ma nweta ala ahụ i weliri aka gị ṅụọ iyi na ị ga-enye ha.+