Nehemaya 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 gị onwe gị, n’ihi ebere gị nke dị ukwuu, ị hapụghị+ ha n’ala ịkpa. Ogidi ígwé ojii nke na-edu ha n’ụzọ esighịkwa n’ebe ha nọ pụọ n’ehihie,+ ogidi ọkụ ahapụghịkwa ha n’abalị inye ha ìhè n’ụzọ ha kwesịrị iso.+
19 gị onwe gị, n’ihi ebere gị nke dị ukwuu, ị hapụghị+ ha n’ala ịkpa. Ogidi ígwé ojii nke na-edu ha n’ụzọ esighịkwa n’ebe ha nọ pụọ n’ehihie,+ ogidi ọkụ ahapụghịkwa ha n’abalị inye ha ìhè n’ụzọ ha kwesịrị iso.+