Nehemaya 9:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma ị nọ na-emere ha ebere ruo ọtụtụ afọ,+ jirikwa mmụọ gị na-agba àmà+ megide ha site n’ọnụ ndị amụma gị, ma ha egeghị ntị.+ N’ikpeazụ, i nyefere ha n’aka ndị ala ahụ.+
30 Ma ị nọ na-emere ha ebere ruo ọtụtụ afọ,+ jirikwa mmụọ gị na-agba àmà+ megide ha site n’ọnụ ndị amụma gị, ma ha egeghị ntị.+ N’ikpeazụ, i nyefere ha n’aka ndị ala ahụ.+