Nehemaya 12:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’Ọnụ Ụzọ Ámá Isi Iyi+ nakwa kpọmkwem n’ihu ha, ha gbagoro n’Ebe E Si Arịgo+ Obodo Devid+ site n’ebe e si agbago mgbidi dị n’elu Ụlọ Devid ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.
37 N’Ọnụ Ụzọ Ámá Isi Iyi+ nakwa kpọmkwem n’ihu ha, ha gbagoro n’Ebe E Si Arịgo+ Obodo Devid+ site n’ebe e si agbago mgbidi dị n’elu Ụlọ Devid ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.