Esta 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E jikwa arịa ọlaedo+ bugharịa mmanya a ṅụrụ; arịa ndị ahụ dịkwa iche n’ibe ha, mmanya eze+ dịkwa ukwuu, dị ka akụnụba eze hà.
7 E jikwa arịa ọlaedo+ bugharịa mmanya a ṅụrụ; arịa ndị ahụ dịkwa iche n’ibe ha, mmanya eze+ dịkwa ukwuu, dị ka akụnụba eze hà.