-
Esta 1:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 N’oge a na-aṅụ ihe ọṅụṅụ ahụ dị ka iwu kwuru, ọ dịghị onye na-amanye ndị mmadụ, n’ihi na ọ bụ ihe eze dokwara maka dike ọ bụla nọ n’ezinụlọ ya, ka onye ọ bụla mee ihe masịrị ya.
-