Esta 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ụbọchị nke asaa, mgbe obi eze jupụtara n’ọṅụ n’ihi mmanya ọ ṅụrụ,+ ọ gwara Mehuman, Bizta, Habona,+ Bigta na Abagta, Zita na Kakas, mmadụ asaa na-eje ozi+ n’obí eze bụ́ ndị na-ejere Eze Ahazuirọs ozi,
10 N’ụbọchị nke asaa, mgbe obi eze jupụtara n’ọṅụ n’ihi mmanya ọ ṅụrụ,+ ọ gwara Mehuman, Bizta, Habona,+ Bigta na Abagta, Zita na Kakas, mmadụ asaa na-eje ozi+ n’obí eze bụ́ ndị na-ejere Eze Ahazuirọs ozi,