Esta 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma Nwunye Eze, bụ́ Vashtaị, jụrụ+ ịbịa za eze òkù o dunyere ndị na-eje ozi n’obí eze ka ha kpọọ ya. Eze wee wee iwe nke ukwuu, ọnụma ya wee dị ọkụ nke ukwuu.+ Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:12 Ụlọ Nche,3/1/2006, p. 9
12 Ma Nwunye Eze, bụ́ Vashtaị, jụrụ+ ịbịa za eze òkù o dunyere ndị na-eje ozi n’obí eze ka ha kpọọ ya. Eze wee wee iwe nke ukwuu, ọnụma ya wee dị ọkụ nke ukwuu.+