Esta 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Memukan+ wee kwuo n’ihu eze na ndị isi, sị: “Ọ bụghị naanị eze ka Vashtaị bụ́ nwunye eze mejọrọ,+ kama o mejọkwara ndị isi niile nakwa ndị niile nọ n’ógbè ndị Eze Ahazuirọs na-achị.
16 Memukan+ wee kwuo n’ihu eze na ndị isi, sị: “Ọ bụghị naanị eze ka Vashtaị bụ́ nwunye eze mejọrọ,+ kama o mejọkwara ndị isi niile nakwa ndị niile nọ n’ógbè ndị Eze Ahazuirọs na-achị.