Esta 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụrụ na ọ dị eze mma,+ ka eze kwuo ya, ka e denyekwa ya n’iwu+ ndị Peshia na Midia, ka a ghara ịgbanwe ya agbanwe,+ na Vashtaị agaghị abatakwa n’ihu Eze Ahazuirọs; ka eze werekwa ọnọdụ ya dị ka nwunye eze nye nwaanyị ibe ya, onye ka ya mma.
19 Ọ bụrụ na ọ dị eze mma,+ ka eze kwuo ya, ka e denyekwa ya n’iwu+ ndị Peshia na Midia, ka a ghara ịgbanwe ya agbanwe,+ na Vashtaị agaghị abatakwa n’ihu Eze Ahazuirọs; ka eze werekwa ọnọdụ ya dị ka nwunye eze nye nwaanyị ibe ya, onye ka ya mma.