Job 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anụ ụlọ+ ya dị puku atụrụ asaa na puku kamel atọ na otu puku ehi e jikọrọ abụọ abụọ nakwa narị nne ịnyịnya ibu ise, tinyere ọtụtụ ndị na-ejere ya ozi; nwoke ahụ wee bụrụ onye kasị baa ọgaranya ná ndị Ọwụwa Anyanwụ niile.+
3 Anụ ụlọ+ ya dị puku atụrụ asaa na puku kamel atọ na otu puku ehi e jikọrọ abụọ abụọ nakwa narị nne ịnyịnya ibu ise, tinyere ọtụtụ ndị na-ejere ya ozi; nwoke ahụ wee bụrụ onye kasị baa ọgaranya ná ndị Ọwụwa Anyanwụ niile.+