5 Mgbe a nọzuru n’ụlọ ha niile rie oriri, Job na-ezi ha ozi ma mee ka ha dị nsọ;+ ọ na-ebili n’isi ụtụtụ chụọ àjà nsure ọkụ+ dị ka ọnụ ọgụgụ ha si dị; n’ihi na, Job na-asị, “ma eleghị anya, ụmụ m emehiewo ma kọchaa+ Chineke n’obi ha.”+ Otú ahụ ka Job na-eme mgbe niile.+