Job 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ̀ bụ na ị gbaghị ya ogige gburugburu,+ gbaakwa ụlọ ya na ihe niile o nwere ogige gburugburu? Ị gọziwo ọrụ aka ya,+ anụ ụlọ ya agbasawokwa ebe niile n’ụwa. Job Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:10 Ụlọ Nche,11/15/1994, p. 11
10 Ọ̀ bụ na ị gbaghị ya ogige gburugburu,+ gbaakwa ụlọ ya na ihe niile o nwere ogige gburugburu? Ị gọziwo ọrụ aka ya,+ anụ ụlọ ya agbasawokwa ebe niile n’ụwa.