Job 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee sị Setan: “Lee! Ihe niile o nwere dị gị n’aka. Naanị esetịla aka gị metụ ya onwe ya!” Setan wee si n’ihu Jehova pụọ.+
12 Jehova wee sị Setan: “Lee! Ihe niile o nwere dị gị n’aka. Naanị esetịla aka gị metụ ya onwe ya!” Setan wee si n’ihu Jehova pụọ.+