Job 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka onye nke ahụ ka kpụ okwu n’ọnụ, onye ọzọ bịara wee sị: “Ndị Kaldia+ kere onwe ha ụzọ atọ wee wakpo kamel gị ma chịrị ha, ha jikwa ihu mma agha gbuo ndị na-elekọta ha; m wee gbapụ, naanị m, ka m kọọrọ gị ihe merenụ.”
17 Ka onye nke ahụ ka kpụ okwu n’ọnụ, onye ọzọ bịara wee sị: “Ndị Kaldia+ kere onwe ha ụzọ atọ wee wakpo kamel gị ma chịrị ha, ha jikwa ihu mma agha gbuo ndị na-elekọta ha; m wee gbapụ, naanị m, ka m kọọrọ gị ihe merenụ.”