Job 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka onye nke a kwa ka kpụ okwu n’ọnụ, onye ọzọkwa bịara wee sị: “Ụmụ gị ndị ikom na ndị inyom nọ na-eri ihe, na-aṅụkwa mmanya,+ n’ụlọ nwanne ha nke diọkpara.
18 Ka onye nke a kwa ka kpụ okwu n’ọnụ, onye ọzọkwa bịara wee sị: “Ụmụ gị ndị ikom na ndị inyom nọ na-eri ihe, na-aṅụkwa mmanya,+ n’ụlọ nwanne ha nke diọkpara.