Job 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 A na-akwanyere ụmụ ya ùgwù, ma ọ dịghị ama;+Ha na-aghọ ndị a na-ejighị kpọrọ ihe, ma ọ dịghị echebara ha echiche.
21 A na-akwanyere ụmụ ya ùgwù, ma ọ dịghị ama;+Ha na-aghọ ndị a na-ejighị kpọrọ ihe, ma ọ dịghị echebara ha echiche.