Abụ Ọma 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na gị onwe gị ahụwo nsogbu na iru uju.Ị nọ na-ele anya, ka i wee lebara ihe ndị a anya.+Ọ bụ gị ka onye ihe ọjọọ dabaara,+ bụ́ nwa na-enweghị nna, na-enyefe onwe ya.Gị onwe gị bụ onye na-enyere ya aka.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:14 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Nke 2, p. 289
14 N’ihi na gị onwe gị ahụwo nsogbu na iru uju.Ị nọ na-ele anya, ka i wee lebara ihe ndị a anya.+Ọ bụ gị ka onye ihe ọjọọ dabaara,+ bụ́ nwa na-enweghị nna, na-enyefe onwe ya.Gị onwe gị bụ onye na-enyere ya aka.+