Abụ Ọma 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka i wee kpee nwa na-enweghị nna na onye e gburu mmụọ ya ikpe,+Ka mmadụ efu nke nọ n’ụwa wee ghara ime ka a maa jijiji ọzọ.+
18 Ka i wee kpee nwa na-enweghị nna na onye e gburu mmụọ ya ikpe,+Ka mmadụ efu nke nọ n’ụwa wee ghara ime ka a maa jijiji ọzọ.+