Abụ Ọma 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ bụ gị bụ Onye si n’afọ sepụta m,+Onye mere ka obi ruo m ala mgbe m na-aṅụ ara nne m.+