Abụ Ọma 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Biko, napụta mkpụrụ obi m ná mma agha,+Napụta otu ihe a m nwere n’aka nkịta;+