Abụ Ọma 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na ọ dịghị eleda mmekpa ahụ́ nke onye nọ n’ahụhụ anya,+Ọ dịghịkwa eleghara ya anya;+O wepụghịkwa ihu ya n’ebe ọ nọ,+Mgbe o tikuru ya maka enyemaka, ọ nụrụ.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:24 Ụlọ Nche,8/1/2005, p. 26-27
24 N’ihi na ọ dịghị eleda mmekpa ahụ́ nke onye nọ n’ahụhụ anya,+Ọ dịghịkwa eleghara ya anya;+O wepụghịkwa ihu ya n’ebe ọ nọ,+Mgbe o tikuru ya maka enyemaka, ọ nụrụ.+