Abụ Ọma 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ ga-ezobe m n’ụlọ ya n’ụbọchị ọdachi;+Ọ ga-ezobe m n’ebe zoro ezo n’ụlọikwuu ya;+Ọ ga-ekugo m n’elu oké nkume.+
5 N’ihi na ọ ga-ezobe m n’ụlọ ya n’ụbọchị ọdachi;+Ọ ga-ezobe m n’ebe zoro ezo n’ụlọikwuu ya;+Ọ ga-ekugo m n’elu oké nkume.+