Abụ Ọma 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ha adịghị echebara ihe Jehova na-eme echiche,+Ha adịghịkwa echebara ọrụ aka ya echiche.+Ọ ga-etida ha, ọ gaghị ewuli ha elu.
5 N’ihi na ha adịghị echebara ihe Jehova na-eme echiche,+Ha adịghịkwa echebara ọrụ aka ya echiche.+Ọ ga-etida ha, ọ gaghị ewuli ha elu.