Abụ Ọma 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Nyenụ Jehova otuto, unu ụmụ nke ndị dị ike,Nyenụ Jehova otuto, kwuonụ na ọ dị ike.+