Abụ Ọma 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Olu Jehova na-eme ka ime malite ime nne ele,+Na-emekwa ka oké ọhịa tọgbọrọ n’efu.+N’ụlọ nsọ ya kwa, onye ọ bụla na-asị: “Ebube!”+
9 Olu Jehova na-eme ka ime malite ime nne ele,+Na-emekwa ka oké ọhịa tọgbọrọ n’efu.+N’ụlọ nsọ ya kwa, onye ọ bụla na-asị: “Ebube!”+