Abụ Ọma 36:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na, n’anya ya, ọ dị akọ nke ukwuu+Nke na ọ gaghị achọpụta njehie ya ka o wee kpọ ya asị.+