Abụ Ọma 50:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke anyị ga-abịa, ọ pụghịkwa ịgbachi nkịtị.+Ọkụ na-eripịa ihe n’ihu ya,+Oké ifufe na-efesikwa ike gburugburu ya.+
3 Chineke anyị ga-abịa, ọ pụghịkwa ịgbachi nkịtị.+Ọkụ na-eripịa ihe n’ihu ya,+Oké ifufe na-efesikwa ike gburugburu ya.+