Abụ Ọma 50:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ndị m, geenụ ntị, m ga-ekwu okwu,+Izrel, gee ntị, m ga-agba akaebe megide gị.+Abụ m Chineke, bụ́ Chineke gị.+
7 “Ndị m, geenụ ntị, m ga-ekwu okwu,+Izrel, gee ntị, m ga-agba akaebe megide gị.+Abụ m Chineke, bụ́ Chineke gị.+