Abụ Ọma 50:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na agụụ agụwa m, agaghị m agwa gị;N’ihi na ọ bụ m nwe elu ala+ na ihe niile dị na ya.+