Abụ Ọma 53:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Oké ụjọ jidere ha n’ebe ahụ,+Bụ́ ebe ụjọ ọ bụla na-adịghị;+N’ihi na Chineke ga-atụsasị ọkpụkpụ onye ọ bụla nke na-ama ụlọikwuu megide gị.+Ị ga-emenye ha ihere, n’ihi na Jehova ajụwo ha.+
5 Oké ụjọ jidere ha n’ebe ahụ,+Bụ́ ebe ụjọ ọ bụla na-adịghị;+N’ihi na Chineke ga-atụsasị ọkpụkpụ onye ọ bụla nke na-ama ụlọikwuu megide gị.+Ị ga-emenye ha ihere, n’ihi na Jehova ajụwo ha.+