Abụ Ọma 57:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-esi n’eluigwe zite enyemaka wee zọpụta m.+Ọ ga-eme ka onye na-anwa iji ọnụ kpụrụ m nwee mgbagwoju anya.+ Sila.Chineke ga-ezite obiọma* ya na eziokwu ya.+
3 Ọ ga-esi n’eluigwe zite enyemaka wee zọpụta m.+Ọ ga-eme ka onye na-anwa iji ọnụ kpụrụ m nwee mgbagwoju anya.+ Sila.Chineke ga-ezite obiọma* ya na eziokwu ya.+