Abụ Ọma 62:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ezie, ọ bụ oké nkume m na nzọpụta m, ebe m dị elu e wusiri ike;+A gaghị eme ka m maa jijiji nke ukwuu.+
2 N’ezie, ọ bụ oké nkume m na nzọpụta m, ebe m dị elu e wusiri ike;+A gaghị eme ka m maa jijiji nke ukwuu.+