Abụ Ọma 62:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụmụ mmadụ bụ n’ezie ume e kupụrụ ekupụ,+Ụmụ mmadụ bụ ebe mgbaba a na-apụghị ịtụkwasị obi.+Ọ bụrụ na a tụọ ha atụ̀, ha niile dị fere fere karịa ume e kupụrụ ekupụ.+
9 Ụmụ mmadụ bụ n’ezie ume e kupụrụ ekupụ,+Ụmụ mmadụ bụ ebe mgbaba a na-apụghị ịtụkwasị obi.+Ọ bụrụ na a tụọ ha atụ̀, ha niile dị fere fere karịa ume e kupụrụ ekupụ.+