Abụ Ọma 62:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu atụkwasịla obi n’irigbu mmadụ,+Unu atụkwasịkwala obi na-enweghị isi n’ịpụnara mmadụ ihe.+Ọ bụrụ na akụ̀ adị ukwuu, unu etinyela obi unu na ya.+
10 Unu atụkwasịla obi n’irigbu mmadụ,+Unu atụkwasịkwala obi na-enweghị isi n’ịpụnara mmadụ ihe.+Ọ bụrụ na akụ̀ adị ukwuu, unu etinyela obi unu na ya.+