Abụ Ọma 65:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ na-eme ka mkpọtụ nke oké osimiri dajụọ,+Ọ na-emekwa ka mkpọtụ nke ebili mmiri ya nakwa ọgba aghara nke mba dị iche iche dajụọ.+
7 Ọ na-eme ka mkpọtụ nke oké osimiri dajụọ,+Ọ na-emekwa ka mkpọtụ nke ebili mmiri ya nakwa ọgba aghara nke mba dị iche iche dajụọ.+