Abụ Ọma 65:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 I chewo ihu gị n’ebe ụwa dị, ka i wee mee ka ihe jupụta na ya;+Ị na-eme ka ihe jupụta n’ime ya.Iyi nke si n’aka Chineke jupụtara na mmiri.+Ị na-eme ka ala mepụta nri,+N’ihi na ọ bụ otú ahụ ka i si akwadebe ala.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 65:9 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 175
9 I chewo ihu gị n’ebe ụwa dị, ka i wee mee ka ihe jupụta na ya;+Ị na-eme ka ihe jupụta n’ime ya.Iyi nke si n’aka Chineke jupụtara na mmiri.+Ị na-eme ka ala mepụta nri,+N’ihi na ọ bụ otú ahụ ka i si akwadebe ala.+