Abụ Ọma 65:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebe ịta nri ejupụtawo n’ìgwè ewu na atụrụ,+Nri ekpuchiwokwa ndagwurugwu dị iche iche.+Ha na-eti mkpu mmeri, ee, ha na-abụ abụ.+
13 Ebe ịta nri ejupụtawo n’ìgwè ewu na atụrụ,+Nri ekpuchiwokwa ndagwurugwu dị iche iche.+Ha na-eti mkpu mmeri, ee, ha na-abụ abụ.+