Abụ Ọma 77:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmiri ahụwo gị, Chineke,Mmiri ahụwo gị; o wee malite inwe oké ihe mgbu.+Ogbu mmiri dị iche iche malitekwara ime mkpatụ.+
16 Mmiri ahụwo gị, Chineke,Mmiri ahụwo gị; o wee malite inwe oké ihe mgbu.+Ogbu mmiri dị iche iche malitekwara ime mkpatụ.+