Abụ Ọma 80:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, biko, kpọghachite anyị;+Mee ka ihu gị nwuo dị ka ìhè, ka e wee zọpụta anyị.+
19 Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, biko, kpọghachite anyị;+Mee ka ihu gị nwuo dị ka ìhè, ka e wee zọpụta anyị.+